Ekwe kuo anyi agwa ha Nwanne
Anyi bechaa ariri anaa Nwanne
But all I have to say is one thing
Everyday day anyi na enwe ekpere for better days
Bia appointment ha si gi come back another day
Heavy weight na ebuli any nwa bu featherweight
As long as na m ga emeli ya at last its never late
So biko don't look down on that boy n'racha plate
Maka okwa just a matter of time oga di great
Just say a little prayer, add a little faith
Kill them all with love nwanne free your mind from hate
Oge m bido guwa rap odika egwuregwu
Now okwa muana e coach zi ha na ama egwuregu
Hana akpo m onye eze the same boy haji egwuregwu
Ka chineke nna bunyiru elu
Wee fichaa n anya mmiri oga afichaa gi anya mmriri
O ga aburu gi ife ma na efife ma na ochichiri
Bi na around the wall agu na asa mmriri na asa
Wee funu na iga a bu nwa boy before i buru master
Ekwe kuo anyi agwa ha Nwanne
Anyi bechaa ariri anaa Nwanne
But all I have to say is one thing
Obiora my man siri m na oga e make nma ya proud
Osim na oga adi iche from the crowd
O bido hustle wa ka o wee turn the table around
Okwara barrow, ree oroma ka o wee kepuo his vow
What the future holds Ochukwu ga e decide a
And e work ooo towards destiny can't be denied
My family and friends na e look up to me to provide
A man na adimu poor but trust me i got to survice
Obiora hapu school maputa iru oga
And aguu guba o bee m na phone m nye ya ndumodu
Mana o ga e si ajo ike mba
Onwunwa ga abia na ndu nwoke mana o nwa mgbe nta
Ka egwu ka egwu onweta visa
Ka ojee choo ya na obodo oza si
Ama ana ne nata naija people ana enele
Ekwe kuo anyi agwa ha Nwanne
Anyi bechaa ariri anaa Nwanne
But all I have to say is one thing
Am all about hope and motivation
Okwa Nwanya na ere bread ka ana enye standing ovation
Okwa mu bu nwa ogbe agu na aku na special occasion
just pray for God's elevation
and God's intervention see ya been through far
Ekwe kuo anyi agwa ha Nwanne
Anyi bechaa ariri anaa Nwanne
But all I have to say I one thing