I dey hustle make I see front o
I dey go to bed with no light o
If I talk, dem go begin laugh o
On the air but I go soon land o
Everybody wey dey look you lesser
Oge na abia dem go know you wella
Every day I pray for new heights o
And I thank God for my new life o
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Ọkwa ịmana ndidi bụ ije enu o
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Onye ejikwana ụwa me ọnụ, uwa na-eme ntụghari
Anọkwam n'ụzọ ka nwanyị na-ele afịa mbụghari
Emena nwanne gị underate ma Ifeoma na-emelu gị
Nwoke na-ebe akwa alịlị before na-ebezi akwa anwụlị
Wepụ aka enwe n'ọfe before ọ mebielụ gị ife
Na-achụkwa aja kam hapụ I no n'ana ka ute
Ụdem na-ede ngozi dị n'arụm ka ude
Ọ ga-abụlụ mmadụ ncha bụ ekpere anyị na-ekpe, ise
Atụna ụjọ fight for your right ka ịbụ activist
Na-alụ masterpiece ifem na-achọzi bụ to master piece
Mercedes today tomorrow ga-abụkwa lambo keys
Christ melụm Amara na embassy m ka Pastor Chris
Nọlụ on motion e match break n'afịa m arụ
Ọnwe ka ọ dị na onye nọ n'iru biazi naba azụ
Isi nkume ana-achọzi kịta bụ okwute ajụlụ ajụ
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Maka Mama mụ sị mụ nwa ọma o
Ọkwa ịmana ndidi bụ ije enu o
Onye ejikwana ụwa we nya isi o