Nwa mgbechi ehhh ehh ehhhh ehhh ehhhh
Nwa mama Ooo ohhh ohhhh onye mbu na obi
Akpolum ya ugegbe oyiboooo
OH Nwa malu mma m ga ẹdu ya welu nabazia
Nwanyị dị na iche-iche iche na nke mụ bụ ezenwanyi oo
Akụrụ m ya na ekwe n' nkea bụ nkem na oburo Nwa ora oo
Nwa na ịna-eme m obi sakam
Akpolum ya ugegbe oyiboooo
Asa oyo oyo asa dị obi m mma Nwa-mgbechi
Nwa m furu na anyia nwa ọra sị m ejima nwa n' m ga anụ
Nwa mgbechi ehhh ehh ehhhh ehhh ehhhh
Nwa mama Ooo ohhh ohhhh onye mbu na obi
Nwa mgbechi ehhh ehh ehhhh ehhh ehhhh
Nwa mama Ooo ohhh ohhhh onye mbu na obi