When I’m looking for baby
Adadioramma Ada Muna ya ga ebi oh
I go put myself in order kam chota ezi nwanyi Nwa Amuru ubochi uka
Agam akporo okpeke ga na azu uno ga Nara ife okwa number kam na ekwu
Agam akporo Ada you’re ga na azu uno ga Nara ya ife oh Ten plus one kam na ekwu oh ewo. Afugom oyim oh, I don see my wife oh
Ada mewe emewe Kanyi mata ndi nke yata anakwa aiyoro
Ada na idimma bia gosi anyi Nwa baby gi
Ada mewe emewe Kanyi mata ndi nke yata anakwa
Yayaya Kanyi kiribe Adamma n’egwu
Kanyi lewe nu Adamma n’egwu
Na chi gi kere gi ofuma Asamma
Na chi gi kere gi ofuma ehh