In the name of the father
( and of the son and of the Holy Spirit Amen)
Olisa bi na igwe nala Ekenem
Iweta joy ebe efe na enyelo
Munye okum ebe oku na adilo
Ya kam ji bulu ekene Bia Maka ndu inyelum chefuo ife ndi m na enwelo
Asigodi ka alum buru onu m ozulo inye ekene na ife ndi ina emelum
Ndi irom Nile na ene anya odida m
But aka gi di ike jigidem
Is a privilege for me to be here
Gbaghara njom nile adirom righteous more than those people in the grave
Ekwena ka my prayer bulu in vain
If I no thank you wetin I gain
Okwa for my sake ka iji were nwuo nelu obe were bulu all my pain
Unu asim etona ya nife ndia Nile mpa na odigo enough
Mgbe afam na enwelo value Oluwa kponye we tinyelu the boy .com
Ego a abiabe ka esi were choo buh still I put it on God
Amam noo daily bread ka ikwem na nkwa obulo GLK
Mpa ego ike igwe ga efit kwanum mamdinu ka Adeleke
Oluwa munwa neche mgbe ego a ga abia kam fugodi ka osi adi
From now hens forth ka umu uwa fugodi aka olugi nime ndum
Even mgbem neme njo ife ana agalum maka no chim Nedum
I thank you for this prayer answer na ibu Jesus onye obi Oma
Echetawom (echetawom ihe omerem)
Onye mere ya (Jesus onye obi Oma)
Echetawom (echetawom ihe omerem)
Onye mere ya (Jesus onye obi Oma)