LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Ngozi

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
Oh yeah
Ngozi Chukwu
Ngozi eh, yeah
Its all over the world
Oh oh, yeah, woah, hmmm

Chukwu gozie gi
Debe gi
Meh iru ya k'o mukwasi gi
Mekwara gi amara
Chukwu bulie iru Ya
Na aru gi
Weh nye gi udo

Amin, Amin, Amin
Amin, Amin, Amin

K'iru oma Ya biakwasi gi
Na otu puku ogbo nke gi
N'ezi n'ulo gi
N'umu gi
N'umu ha, n'umu ha

K'ebube Ya gawa n'iru gi
N'azu gi, N'akuku gi
Gburugburu gi
N'ime gi
O nonyere gi, O nonyere gi

N'ututu, n'abali
N'opupu gi, na mbata gi
Mgb'ine be akwa
Mgbe i n'anwuri
O nonyere gi, O nonyere gi

N'ututu, n'abali
N'opupu gi, na mbata gi
Mgb'ine be akwa
Mgbe i n'anwuri
O nonyere gi, O nonyere gi

O nonyere gi, O nonyere gi
O nonyere gi, O nonyere gi
O nonyere gi, O nonyere gi
O nonyere gi, O nonyere gi

Yeah, amen, amen
All over Nigeria
In Abia, in Lagos
Kaduna eh
Abuja Oh Oh
All over the world
Aaah

WRITERS

Kingsley Igiri

PUBLISHERS

Lyrics © O/B/O DistroKid

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup IconThumbsup Icon
Theme

None