LyricFind Logo
LyricFind Logo
Profile image icon
Lyric cover art

Aka N'elu

Apple Music logo
Deezer logo
Spotify logo
Lyrics
K'aha obul'ozo gwucha
Fade away
K'aha obul'ozo gwucha
Iye eh, iye eh, iye ah
Ooh
Our hands are lifted to you, God
Take your place
Ngwanunu

Aka n'elu
Obi n'emeghe ka mbara igwe
Anyi n'ebuli gi elu
Anyi n'ebuli gi elu
Aka n'elu
Obi n'emeghe k'anyi na kpo gi
Anyi n'ebuli aha gi elu
Aka n'elu
Obi n'emeghe ka mbara igwe
Anyi n'ebuli gi elu
Anyi n'ebuli gi elu
Aka n'elu
Obi n'emeghe k'anyi na kpo gi
Anyi n'ebuli aha gi elu

K'aha obul'ozo gwucha
K'aha obul'ozo gwucha
Rue rue nani gi
K'aha obul'ozo gwucha
Wer'onodu gi
Wer'onodu gi
K'aha obul'ozo gwucha
K'aha obul'ozo gwucha
Rue rue nani gi
K'aha obul'ozo gwucha
Wer'onodu gi
Wer'onodu gi

Elu elu
Elu elu
Elu elu
Elu elu

Fade away
Fade away
Till the only name we know is Jesus
Fade away
Fade away
Till the only name we call is Jesus
Fade away
Fade away
Till the only name we know is Jesus
Fade away
Fade away
Till the only name we call is Jesus

WRITERS

Kingsley Igiri

PUBLISHERS

Lyrics © O/B/O DistroKid

Share icon and text

Share


See A Problem With Something?

Lyrics

Other

LyricIQ Analysis

Top Emotion

Enjoyment

Sentiment
Thumbsup IconThumbsup Icon
Theme

Religion